Gbaa Ọsọ [1]

Nkọwa

dezie

Okwu eji asị mmadụ ka ọ na-aga ọsọ ọsọ karịa ije ije, na-enweghi ụkwụ niile n'ala n'otu oge.

Nkejịasụsụ

dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ

dezie

Gbaa ọ̀sọ ma ihụ agwọ ka ọ na-abịa maka ọ na-ata mmadu. Ọtaa mmadụ,onye ahụ anwụọ pii

Mkpọpụta

dezie
Gbaa oso



Olumba

dezie

Gbaare ọsọ (Nsukka, steeti Enugu)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

run

  1. Gbaa oso
    Gbaa oso