Enyi

enyi na nwa enyi

Nkọwa dezie

Nke a bụ anụ nwere ukwu anọ ma ọkachasi anụ ndi ọzọ nile wee buo ibu. Ọ na ebi n'oke ọhia.Eji eze abụọ na-adi ya n'mputa ọnụ eme opi ndi chịrị echịchị dika echịchị ọzọ na eji

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

E jim anụ enyi dinta ahụ gburu tee ofe mpoto.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Elephant