"""Enu uko"""

Nkọwa

dezie

Enu uko bụ aha ihe ana edozi na élú ebe ana esi nri. Ana alụ enu uko ka ewee na amikpọ ihe naya. Ndi Igbo na edobe ogiri ma ọbụ azụ na enu uko.

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Enu uko bụ aha ebe ana echekpọ nri. Echekpọrọ m anụ nchi ahụ n'enu uko

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie
  • Anya uko
  • Elu uko

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Chimney https://en.m.wiktionary.org/wiki/chimney