Eligheli
"""Eligheli"""
Nkọwa
dezieEligheli bụ aha akwụkwọ nri eji agwọ ji, werekwa ya n'esi ofe. Ana afọ akwụkwọ eligheli tupu ewere ya sie nri.
Nkejịasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieEligheli bụ aha akwụkwọ nri
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieỤchákị́lị́
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezie[https://en.wiktionary.org/wiki"Élíghélí" "Élíghélí"