"""Ejụla"""

Nkọwa dezie

 
ejula

Nke a bụ ntakiri anụmanụ nke na aga eje nwayo nwayo. E ji kwaya esi nri.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ezinaulo anyi na eri Ejụla.

Mkpọpụta dezie

Ejula



Olumba dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Snail