"""Egojiọlụ"""

Nkọwa dezie

Egojiọlụ bụ afa n'egosi na onye ji ego galụ ihe ọ bụla ọ chọrọ ịlụ

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Egojiọlụ bụ aha mmadụ

Mkpọpụta dezie

Égójíọlụ́

Olumba dezie

Egoamaka

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Money answers all things https://en.m.wiktionary.org/wiki/Money