Ego mba ofesi
Ego mba ofesi
Nkọwa
dezieNke a bụ ego nke mba ọzọ nke enyere ikike ị bụ usoro mgbasa na ndekọ ederede na mba ahụ.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieNwoke ahụ nyere ụmụ ụmụ ya ego mba ofesi
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezie- Ego mba ọzọ
- Ego oyibo
- Ego bekee
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBeeke
dezieForeign Currency Foreign Currency
French
dezieMonnaie étrangère monnaie étrangère
German
dezieFremdwährung Fremdwährung