Ego

Nkọwa dezie

Ego bụ ihe mmadụ n'ibe ya ji azukọrita ahia. Obodo obụla nwere akara n'nriba ama ego nke ha. Nkeji nakwa aha ego dabara ka obodo ahụ siri chọọ. Aha ego obodo nigeria bụ naira na kobo'.


Nkejiasṷsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

E jim otu pụkụ naira gaa ahịa ta.

Mkpọpụta dezie

[1]

Olumba dezie

Ikpeghi

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Money aha