"""Eghu"""

Nkọwa dezie

Eghu bụ aha anụmanụ.Ọnwere ụkwụ anọ n'ebikwa n'ụlọ.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Enwere m eghu atọ n'ụlọ m.

Mkpọpụta dezie

Éghú

Olumba dezie

Ewu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Goat https://en.m.wiktionary.org/wiki/Goat

Category dezie