Nkọwa dezie

Egbe Eluigwe

Olu ma ọ bụ ụda nke àmụmà eluigwe.

 
Egbe eluigwe

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Egbe eluigwe nke a dara ụda!
  • Egbe eluigwe n'ada ugbu a.

Mkpọpụta dezie

Olumba: Nde obodo anyị n'akpọ ya "Egbe Eluigwe". Aha obodo m bụ Ụkpọ na Steeti Anambra dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee: thunder

French: Tonnerre

German: Donner

Spanish: Trueno