Ede

ede
osisi ede

Nkọwa

dezie

Nke a bụ otu n'nri ndi Igbo were. Ọ na-ebụ n'ime ala dika ji maọbụ akpụ Ede n'adi na udi di iche iche. E were ndi eji asụ nri wekwa ndi eji esi ofe.

Nkeịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

E siri m ofe ede tọrọ ụtọ taa. Ndi ọbia m si n'ọbṷ eri amicha aka.

Mkpọpṷta

dezie

[1]

Olumba

dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

cocoyam