Ebe ana-esi bredi

Ebe Ana-Esi Achịcha

Nkọwa dezie

Nke a bụ ulo ebe ana-esi bredi. Ụfọdụ n'eji aja ulo akpụ ekwu eji esi ya. Ndi ọzo n'eji ekwu igwe oyibo mere maka nke a. E ji flour, akwa, shuga,bọta, mmiri-ala ehi eme ya.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Atara m achịcha n'ututu a

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Bakery