Ebe ọgụgọ arụsi
Ebe Ọgụgọ arụsị
Nkọwa dezie
ebe ọgụgọ arụsị bụ ebe dị asọ a na-anọ ekpere chi di iche iche n'ụzọ omenala
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
- anyi nwere ebe ọgụgọ arụsị di iche iche. Ụfọdụ na-adi n'obi obodo, n'ọfia maobu n'ama obodo
- Maazi obi jere ebe ọgụgọ arụsị nke di na enugwu ezike
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
ebe a na agọ alụsi na olu ndi awka di na Anambra steeti