Ebe
Ebe bụ otu n'ime ahụhụ ndi na enwe nku abụọ siri ike n' iru bụ nke na-ekpuchi nku nke di n' azụ mgbe ọ na-ezu ike. Ọ na-enwe ụkwụ isii
Aha
Ihe eji mara ebe bụ ịta ji
beetle