E Righi

Nkọwa dezie

Nke a bụ mgbe mmadụ ekweghi eri ihe e nyere ya dika nri maọbụ ihe ndi ọzọ

Nkejịasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

O righi nri ututu ya n'ihi oke ahụ ọkụ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie