Duputa

Nkọwa

dezie

Nke a bụ isi ebe mmadụ nọ duru ya pụta ebe ọzọ maọbụ ebe dị nso

Nkejịasụsụ

dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ

dezie

Dụpụta nwa m kam kpọrọ ya laa

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Dufu ya na asụsụ ndi Owerri na Imo Steti

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

[escort out]