Dada

Nkọwa

dezie

Dada bụ udiri ntutu isi na-eji aka ya afịkọ ka isi akpara akpa. Ụfọdụ ndi nwere ụdị isi a bụ ebumpụta ụwa ebe ụfọdụ ji aka ha eme isi ha dada.

 
dada

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Ọ nwere isi dada

Mkpọpụta

dezie
dada




Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Beeke

dezie

dreadlock