"""Chukwudubem"""

nkọwa dezie

Nke a bụ aha nke na egosi na o bụ chukwu na edu mmadu.

nkejiasụsụ dezie

Aha

ọmụmaatụ dezie

Aha bụ Chukwudubem

mkpọputa dezie

chu/kwu/due/bem.

olumba dezie

ntụghari dezie

bekee dezie

God guides me