"""Chukwudalụ""'

Nkọwa dezie

Chukwudalụ bụ aha mmadụ nke n'egosi mmadụ inye Chukwu ekele.

Nkeji Asụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Chukwudalụ bụ aha m

Mkpọpụta dezie

Chúkwúdālú

Olumba dezie

•Chimdalu

•Arinzechukwu

•Chiemeela

Ntụgharị dezie

Bekee dezie

ThankGod https://en.m.wiktionary.org/wiki/Special:Search?go=Look+up&search=ThankGod+&ns0=1

Category dezie