Chisimdi

Nkowa dezie

Chisimdi bụ aha mmadụ nke pụtara na ọ bụ mmasị Chineke ka onye ahụ dị ndụ.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Chisimdi bụ aha mmadụ

Mkpọputa dezie

Chisimdi




Olumba dezie

  • Chikwado
  • Mmasịchi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Godswill