Chinenye

Nkowa dezie

Chinenye bụ aha a na-abakarị ụmụaka ụmụ nwaanyị n'ala igbo. Nkea pụtara, na ọ bụ Chukwu na enye ihe ọ bụla.

Nkejiasụsụ dezie

Aha


Ọmụmaatụ dezie

Aha m bụ Chinenye


Mkpọpụta dezie

Chị́/nényé

Olumba dezie

Chukwunenye

Ntụghari dezie

Bekee dezie

God gives