Chinaza

Nkowa dezie

Chinaza bụ aha a na-abakarị ụmụaka ụmụ nwaanyị n'ala igbo. A na-abakwa ụfọdụ ụmụ nwoke Chinaza. Nkea pụtara na ọ bụ Chukwu na aza ekpere ma ọ bụ ihe niile.

Nkejiasụsụ dezie

Aha


Ọmụmaatụ dezie

Aha m bụ Chinaza


Mkpọpụta dezie

Chinaza



Chị̀názá


Olumba dezie

Chukwunaza

Ntụghari dezie

Bekee dezie

God answers