Chimezie

Nkọwa dezie

Chimezie bụ afa mmadụ eji ayọ Chineke ka odozie ihe mebiri emebi

Nkeji Asụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Chimezie bụ bafa mmadụ

Mkpọputa dezie

Chím̀ézíe

Olumba dezie

Chímézíe

Ntụgharị dezie

Bekee dezie

Restoration https://en.m.wiktionary.org/wiki/Restoration