Chibuikem

Nkọwa dezie

Chibuikem pụtara na ọ bụ Chukwu bụ ike anyị

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Chibuikem bu aha ana-kpo nwata nwoke na ala igbo

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Chukwubuikem

Ntụgharị n'sụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

God is my strength