Chiabụotú

Nkọwa

dezie

Chiabụotú bụ aha a na-abakari ụmụaka ụmụ nwanyị na mgbe ochie na ala igbo. Nke a pụtara na Chi na-eke mmadụ abụghị otu maọbụ na akaraaka mmadụ abụghị otu.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Aha nwunye Okoye bụ chiabụotú

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie