Nkọwa dezie

Nke a bu mmadụ ịkwụsị njem ma ọbu ihe ọ n'ime obere oge. Ọbụkwa ịgwa mmadụ ka ọ kwụsị njem, ụgbọala ma ọbu ihe ọ n'ime obere oge.

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

Adaeze biko chere ka mụ na gị soro ga ahịa

Mkpọpụta dezie

Che/re

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Wait