Bolombolo


Nkọwa dezie

 
Bolombolo
  • Bolombolo bụ aha a n'akpọ ihe a na afuafu ụmụaka ji egwuriegwu
  • A na ejikwa ya emezi ebe a n'eme-emume di iche-iche.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Bolombolo mụ agbawala. Nna m zụtara m bolombolo ụnyaahụ

Mkpọpụta dezie


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Balloon