biko

(Dupụ̀rụ̀ sì Biko)

Biko


Nkọwa

dezie
  1. Biko bụ okwu ndị igbo ji arọ arịrọ.
  2. Bikonụ bụ mgbe ị na-ariọ mmadụ abụọ maọbụ karia arịrọ

Nkejiasụsụ

dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ

dezie
  1. Biko nọdụ ala
  2. Biko nye mụ nri
  3. Bikonụ enweghi mụ ego.

Mkpọpụta

dezie
Audio pronunciation in Igbo language for the word "Biko"


Olumba

dezie

Gboolu {Asụsụ ụfọdụ obodo na Delta Steti dịka obodo Obomkpa}

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Please