Nkọwa

dezie

Awa ji bụ ji etinyegoro n' ala, ọ wee ree ur, puo Ome, ma mepụta ji ọzọ (ji ọhụrụ)

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Nanị Awa ji bụ ihe m hụrụ n' aha ahụ, n' e pụghị Ome ọbụla.


Mkpọpụta

dezie

/awaʤi/

Olumba

dezie

Ewa ji (Izzi)

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie