"""Ata avụ"""

Nkọwa dezie

Ata avụ bụ aha ana-kpọ onye ịrụ abụọ.Onye ịrụ abụọ bụ onye okwu ọzọ eme ọzọ.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ata avụ abụghị ezi aha

Mkpọputa dezie

Olumba dezie

Ḿḿá írúábụ́á

Ntụgharị n;asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Hypocrite https://en.m.wiktionary.org/wiki/hypocrite