atụbekee

Nkọwa dezie

Atụbekee bụ ụdịrị atụ ndi bekee mebere eji echicha eze . ị nwere ike iji ya na ncha eze maọbụ nnu wee chichaa eze.

 
Atubekee

Nkejiaụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

E nwere ọtụtụ atụbekee n'ahịa

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Toothbrush