Asampete

Nkọwa dezie

Ihe maọbụ onye mafere mma oke.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Nwata nwanyị a bụ Asampete

Mkpọpụta dezie

Asampete


Olumba dezie

Emereme n'asụsụ Nsukka di n'Enugwu Steeti. Onye mara mma rie nne

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Beautiful