Asụbestọọsụ
Asbestos/Asụbestọọsụ
Nkọwa
dezieNke obụla n'ime ihe ndị dị n'ụdị eriri esi na ihe ọnatarachi Magnesium mepụta, eji eme ihe ndị n'agaghị agbanwu ọkụ, maọbu breeki ugbọala, nakwa ihe ndị ọzọ.
Nkejiasụsụ
dezieÁhà
Ọmụmaatụ
dezieÙwé aka niile a na-eyi n'ụlọ ọrụ ndị n'amịpụta mmanụ ụgbọala bụ nke eji asụbestọọsụ (asbestọs) eme