apata ụkwụ

apata ụkwụ
apata ụkwụ

Nkọwa dezie

nke a bụ otu n'ime mpaghara ahụ mmadu ma ọbu anumanu bido n'ukwu gbadata ruo elu ikpere. apata n'adị bido n'elu ụkwụ ruo n' ukwu.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

  1. apata ụkwụ ya bụrụ ibu.
  2. o meruru ahụ n'apata ụkwụ ya.

Mkpọpụta dezie

Apata ụkwụ


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

thigh