anyukwu

Nkọwa dezie

Nke a pụtara mmadụ enweghị afọ ojuju nke ọ n'achọ irita ha ihe ọbụla n'uru.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

  1. anyukwu ekweghi ya mara ebe ọ n'eje.
  2. ọ bụ maka anyukwu ya ka o ji daba n'aka ndị omekome.

mkpọpụta dezie

anyukwu


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

greediness