"""Anyamkpụlụego"""

Nkọwa

dezie

Anyamkpuluego bụ aha ọya nemetuta mkpụlụ anya ọjii mmadụ. Ọ na egbochikwa onye ahụ ihụ ụzọ ofụma.

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Anyamkpuluego bụ ọya

Mkpọpụta

dezie
Anyamkpuluego



Olumba

dezie

Anyamgbalụfie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

[https://en.wiktionary.org/wiki"Anyamkpuluego" "Anyamkpuluego" CategoryWiki Loves Names