Anya ukwu

Nkọwa dezie

Enweghi afọ ojuju banyere ihe mmadụ nwere tụmadi ihe gbasara akụnụụba.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Nne Nkọli bụ onye anya ukwu

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntaji-anya n,olu Nkanụ di na Enugwu State.

Ntụghari asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

greed