Anya uko
"""Anya uko"""
Nkọwa dezie
Anya uko bụ afa enu ụkọ ebe anọ esi nri.Ana edozi ya ka enwe ike ichekpọ ihe na ya.Ndi Igbo na edebe ogiri ma ọbu azụ na anya uko ka owere kpọọ ọfụma.
Nkejịasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
Anya uko dị ebe anọ esi nri
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
Enu uko