Anya ufu

Nkọwa dezie

Inwe obi maọbụ anya ọjọọ n'ebe mmadụ maọbụ ihe ya nọ.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Maazi Okeke nwere anya ụfụ n'ebe Maazị Ugonna nọ.
  2. Anya ụfụ n'olu Ọka di n'Anambra steeti.

Mkpọpụta dezie

Anya ufu



Olumba dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

jealousy