anya

(Dupụ̀rụ̀ sì Anya)

Anya

Anya
Anya

Nkọwa dezie

 


  1. Anya' bụ aha a na-akpọ akụkụ ahụ mmadụ ma ọbụ anụmanụ ji ahụ ụzọ.

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Anya' kpọrọ ya
  2. Anya' ya mara mma
  3. O nwere Anya
  4. Anya ya na-eke ka Ọnwa.

Mkpọpụta dezie

Anya






Olumba dezie

Enya

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie

Eyes

German dezie

Augen

French dezie

Yeux thumb