anyị

(Dupụ̀rụ̀ sì Anyị)

'Anyị

Nkọwa dezie

  1. Anyị bụ mkpụrụokwu eji anọchite anya ọtụtụ mmadu anachọghị ịkpọ aha. A na-akpọ ya Nnọchiaha

Nkejiasụsụ dezie

Nnọchiaha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Anyị bụ ụmụ akwụkwọ Mahadum.
  2. Anyị bụ ndi Igbo.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie

Us Our We

French dezie

Nous Notre Nos

Italian dezie

Noi Nostro

Portuguese dezie

Nosso Nós

Spanish dezie

Nuestra Nosotros

Russian dezie

мы наш

German dezie

Wir Uns Euch