Anwụghị anwụ

Anwụ anwụ

Nkọwa dezie

Ihe ma obu mmadu nke pughi inwụ anwụ, nke na-adịru rụo mgbe ebighị ebi. Ma ọ bụ ihe a na-echeta ruo mgbe ebighị ebi,

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Onye ọ bụla ga-anwụ. Naanị Chineke anaghị anwụ anwụ

Mkpọpụta dezie

Anwughi anwụ



Olumba dezie

Ntụgharị na asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Immortality