"""Alukwaghi"""

Nkọwa dezie

Alukwaghi bụ mgbe di na nwunye siri na ha agaghi anọ na alumu di na nwunye.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Nwoke a na nwunye ya anaghi aluzi.

Mkpọpụta dezie

Anukwaghi



Olumba dezie

Anukwaghi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Divorce