Anụmanụ

Nkọwa dezie

Ihe dị ndụ nke nwere ike ịkwagharị ma rie ma meghachi omume na ụwa site n'echiche ya, karịsịa nke ịhụ ụzọ na ịnụ ihe

Nkejiasusu dezie

Aha

Ọmụmaatu dezie

Ọdụm bụ anụmanụ

Bekee dezie

Animal