aṅarị

aṅarị
aṅarị

Nkọwa dezie

Nke a bụ otu Ọdịdị ahụ na nke ụcha anụkpa ahụ n'acha oke ọcha n'ihi enwezughi oke nke ihe n'eme ka anụkpa ahụ jie oji bụ Melanin.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Uche na acha uchá aṅari.

Mkpọpụta dezie

aṅarị


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

albino