Anamachooru
Nkọwa
Onye na-achọ ihe ọga arụ were nweta iheoriri mọbụ were bara onwe ya uru
Nkejịasụsụ
Aha
Ọmụmaatụ
- Ndi anamachọọrụ juru n'Ama JK.
- Anyị chọrọ anamachọọrụ anyi ga ewe n'ọrụ.
Mkpọpụta
Olumba
Ntughari n' asusu ozo
Bekee
Applicant
French
Demandeur
Germany
Antragstellerin(feminine)
Antragsteller(masculine)
Spanish
Solicitante
Category:Aha
Category:wt/ig