anụmanụ

Nkọwa dezie

Anụmanụ bụ ihe di ndu, na eku ume ma na obụhi nmadu. Ụfọdụ n'ime ha bụ anụ ọhịa, ebe ụfọdụ bụ anụ ụlọ.

 
Anụmanụ

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Maazi Okeke nwere ọtụtụ ụmụ anụmanụ dị iche iche.
  2. Chukwu kere ụmụ anụmanụ n'ubochi nke ise.

Mkpọpụta dezie

Anụmanụ



Olumba dezie

Anụmani

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

animal