Amuma mmịrị
Nkọwa
dezieỌkụ na-enwu si ike dị ka ọkụ eletrik nke sitere na égbè eluigwe na aga zam zam
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Amuma mmịrị gbara were gbajie nnukwu osisi nke ahụ kpọrọ nkụ
- Biko, anọla n'èzí mgbe amụma mmịrị na agba
Ọkụ na-enwu si ike dị ka ọkụ eletrik nke sitere na égbè eluigwe na aga zam zam
Aha