ama-egwuregwu
(Dupụ̀rụ̀ sì Ama-egwuregwu)
Ama-egwuregwu
Nkọwa
dezieAma-egwuregwu bụ aha ebe a na-egwuri-egwu di iche-iche di ka, igba egwu, igba mgba, igba bọọlu, dirigawazia, ma ọ bụ, ebe ndi obodo na-enwe ogbakọ
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie1. Ụmu agbọghọ na-agba egwu n’ Ama-egwuregwu anyi 2. Onye nkuzi kpọpụtara ụmụ akwụkwọ anyi nile n’Ama-egwuregwu
Mkpọpụta
dezie