Ala aja

Nkọwa dezie

Ụdị ala nke nwere udidi dị nro nke sitere na ájá si na nkume ihu igwe.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Ala aja adịghị emepụta nri nke ọma.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Aja uzuzu (Ufuma)

Ntụgharị n'asụsu ọzọ dezie

Bekee dezie

Sandy soil (https://en.wikipedia.org/wiki/Soil)#WikiForHumanRight2023#AnambraNetworkWikiForHumanRights2023